Ngwaọrụ a na0awakpọ
Nlegide anya
Banyere data a
A na-enweta ozi gbasara ngwaọrụ ana-awakpọ site na nseta mmayanjikọ netwọkụ nke ngwaọrụ IoT. Mgbe ahụtara ka IP na-awakpo ṅnọmi nrata njirimara data maọbụ akụkụ ịntanetị ana-edepụtabeghị (darknet) (nke ejiri mara dịka “usoro nlegide trafik data”) anyị na-eji rịzọọtụ nseta emere ọhụru elele ya maka IP ahụ ma kpebie ụdị na ụdi nke ọ bụ. Biko mara na nyocha a abụghị nke ziri ezi 100% n’ihi etu ndị ahịa siri kwusi eji ngwahịa na inye ohere ka ngwaọrụ mpuga nweta ọrụ enyemaka nke netwọkụ nkeonwe (ọtutụ ụdị ngwaorụ na-azaghachi na ụzọ ntinye dị iche). Ọ nwekwara ike ịbụ ngwaọrụ nọ na ngwaọrụ IP ahụ nke ọ metụtara n’ezie maọbụ jiri ya mee mwakpo (NAT).
Enweghị ike ibudata data.
Na-emelite