Ọmụmatụ: Sava ozi ịntanetị

Ọnụọgụ n’ozuzu · Usoro nnakọta data

Eserese ngosi ihe ntụkwasị na-egosi ọnụọgụ adreesị IPv4 & Ipv6 achọpụtara na-azaghachị kwa ụbọchị n'ime izu gara aga, n’ụwa niile, nke akpọrọ dịka CVE-2023-36439

Ọnụọgụ n’ozuzu · Ihe ngosipụta · Tebụl

Eserese ngosi ihe ntụkwasị na-egosi ọnụọgụ adreesị IPv4 & Ipv6 achọpụtara na-azaghachị kwa ụbọchị n'ime UBOCHI izu gara aga, n’ụwa niile, nke akpọrọ dịka CVE-2023-36439

Ọnụọgụ n’ozuzu · Tree maapụ

Maapụ tree na-egosi ọnụọgụ adressị IPv4 & Ipv6 achọpụtara n’ụbọchị akpịrị ọnụ, nke akpọrọ dịka CVE-2023-36439, yana ọnụọgụ kwa obodo egosipụtara na nhata.

Ịpị n’akụkụ mba ga-ebuturu gị nkọwa ebe o si, gụnyere ọnụọgụ n’ozuzu enwetara site na CIA world factbook.

Ọmụmatụ: Ngwaọrụ CWMP ekpughere

Ọnụọgụ n’ozuzu · Usoro nnakọta data

Nhazi usoro iheomume na-egosi data anakọtara banyere ihe ndị mere eme n’afọ 2 gara aga (ihe kachasị dị na dashboodu oha) - n’ọnọdụ a maka ndi Saudi Arabia na-egosipụta ọnụọgụ adreesị ngwaọrụ IP CWMP ekpughere achọpụtara kwa ụbọchị.

Mara: Eserese a gosiri mgbanwe dị ukwuu n’ihe gbasara mkpughe CWMP na njedebe Jenụwarị 2023

Ọmụmatụ: Ntinye ngwanrò MISP

Ngwa ọnụọgụgụ nke IoT · Ihe ngosipụta · Chaàtị bar

E nwere ike iwere mmatanjikọ netwọkeụ na ọtụtụ ngwaọrụ na ngwanro arụnyere eji egbo mkpa mgbe ana-eme nsere. Eserese a na egosi (usoro ngosi ọnụọgụgụ data) ọnụọgụ adreesị IP achọpụtara kwa ụbọchị n’ọkara, n’ime ọnwa gara aga, yana MISP otu kopi ngwanro na-aganụ.

Ọmụmatụ: Adịghị ike ndị ejiworo

Ọnụọgụgụ mwakpọ: Adịghị ike · Nlegide anya

Adịghị ike nke 100 kacha elu achọpụtaworo na-anwa eji uru (n’ime nlegide anya nke Shadowserver ndị ahụ dị na nrata ndị mwakpọ ịntanetị anyị), nke eburu ụzọ hazie site na nọmba mwakpo IP pụrụ iche n’ime ụbọchị gara aga.

Ipị nhọrọ Maapụ na-enye onye njịarụ ohere ịgbanwe n’etiti “Ebensiribịa” na Ebe Ọ na-aga” Ụdị ngwa Njikọ (yabụ na-awakpo IP ebeọnụnọ Vs IP ebeọnụnọ nrata ndị mwakpo).

Mara: Ebeọnụnọ na-awakpo nwere ike maọbụ ghara igosipụta ebeọnụnọ ndị na-eme mwakpo n’onwe ha n’ụzọ ziri ezi.

Ọmụmatụ: Ịkọwa ihe merenụ

Eji dashboodu akọwa ihe merenụ: Ndịiche na-amụba na ngwaọrụ CWMP ekpughere (kwenyere nzigaozi Huawei Wi-Fi n’ụlọ) n’Ijipụt, nke a sochiri mwakpo Mirai sitere n'otu mba ahụ.

Mara: Shadowserver na Ijipụt nCSIRT na-arụkọ ọru iji mee ka & mara ma dozie ya.

Ngwa ọnụọgụgụ nke IoT · Usoro nnakọta data

Nleru anya na mmụba ọnụọgụ ngwaọrụ loT ekpughere nke ekwupụtara na akụrụngwa ndị Ịjịpụt na/ebe 2023-01-05.

Ajụjụ

Ngwa ọnụọgụgụ nke IoT · Tree maapụ sitere n'aka ndị na-ere ahịa

Nlaghachị azụ na ịga ịhụ site na deetị gosiri ngwaọrụ nwere ike ịpụta ihe ọhụrụ na ngwaọrụ Huawei site na 2023-01-05.

Ajụjụ

Ọnụọgụ n’ozuzu · Usoro nnakọta data

Mmụba mberede na ihe omume na nchọpụta CWMP ekpughere site na nsete nke makọrọ na mmụba mberede nke 2023-01-05.

Ajụjụ

Ṅnọmị njirimara data nrata nke Shadoserver chọpụtara ngwaọrụ nke Ijipụt ekpughere ana-enyo enyo nke mailitere iwakpo Mirai na nnwale ọtụtụ passwoodu (brute force) iji banye.

Ajụjụ

Na nkweko mwakpo ngwaọrụ etinyere Telnet na anwale ọtụtụ passwoodu sitere na ngwaọrụ Ijipụt ekpughere iji banye.

Ajụjụ

Na-eji ọtụtụ ebe dị iche iche na ịhọrọ nhọrọ Taagị na Njikọrịta na-enye ohere inye nlegide anya na otu ihe eserese.

Ajụjụ

Ọmụmatụ: Akụkọ pụrụ iche

Mgbe ụfọdụ Shadoserver na-ewepụta akụkọ pụrụ iche naanị otu ugboro. Anyị na-ekwupụta data ahụ na X/Twitter nakwa na weebụsaịtị anyị - mana ka ihe ahụ mesiri, ị nwere ike ịchọ ịma deetị o mere. Ụzọ esi amata deetị ahụ bụ site na eji chaatị usoro nnakọta data na-achọ deetị Akụkọ Pụrụ iche - mgbe ahụ, ị nwere ike inyefe deetị ndị ahụ na nnọchị anya ndị ọzọ ka mma nke dabara na ọnụọgụgụ otu ụbọchị (dịka maapụ maọbụ tree maapụ). Akụkọ pụrụ iche nwere ebensibịa na special na dashboodu.

Ịchọ Akụkọ Pụrụ iche na chaatị Usoro Nnakọta data:

Ajụjụ

Ihe atụ, ahụtara Akụkọ Pụrụ iche nke tree maapụ na 2024-01-29:

Maka ndepụta banyere Akụkọ pụrụ iche, biko nyochagharịa ndepụta akụkọ na main website. Akụkọ pụrụ iche ga-enwe “Mpụrụiche” (Special) n’aha ha.

Ọmụmatụ: Chaatị usoro nnakọta data

Ịgbanwe ukpuru nhazi

Ngosipụta Usoro Nnakọta Data dịka etu esiri hazi ya na-eji agba na-achatụ ntụ abịa maka ahịrị ogologo. Site na ịhọrọ “Toguluo Ukpuru Nhazi”, ọ ga-ekwe omume ime ka ahịri ogologo ahụ chaa ọjị - nke nwere ike ịdị mfe maka imepụtaghachị n’akụkọ.

Mgbanwe ngosi

Mgbe egosipụtara ọtụtụ ọnụọgụ data na chaatị Usoro Nnakọta Data - aga-enye nnakọta ọnụọgụ data ọbụla aha n’okpuru. Site na ịhọrọ “Toguluo Ngosi”, ọ ga-ekwe omume iwepụ ịhọrọ ọnụọgụ data nile pụọ na ngosi.
Mgbe ahụ, ị nwere ike ịpị naanị na ihe ahụ ị chọrọ igosi site n’aha dị n’okpuru chaatị. Ọnụọgụ ahụ ga-agbanwe n’akpaaka iji nabata ọnụọgụ data/ngwakọta ịhọrola.

Mgbanye nhazi ngosi

Mgbe egosipụtara ọtụtụ ọnụọgụ data na chaatị Usoro Nnakọta Data, e nwere ụzọ ABỤỌ esi egosi ndakọta data (na adịghị ka ọnụọgụdata ndị atụkwasiri). Ihe mbu ụzọ bụ eji toguluo bọtịnụ “njịkọrịta” dị n’aka ekpe ihuenyo. Nke a ga-egosipụta chaatị ahịrị doro anya maka nnakọta data ọbụla.
Ihe ọzọ bụ, jiri ihe ngagharị na menu họrọ “Toguluo nhazi ngosi” iji mepụta chaatị n’ọnụọgụ data ọbụla nwere mmejụpụta ụcha agba nke ya. Dabere na-etu data gị siri dị, ụzọ dịgasị iche iche nwere ike inye rịzọọtụ doro anya.

Ndị UK FCDO nyere ego maka nzulite Dashboodu ndị Shadowserver. Ngwaọrụ IoT nke ọnụọgụgụ mmatanjikọ netwọkụ na ọnụọgụgụ nrata ndị mwakpọ n’ịntanetị, nke Isi Usoro Nhazi Inye Ego na Europụ (Connecting Europe Facility) nke Njikọ Mba ndị Dị na Europụ (European Union) jikọrọ aka ọnụ wee kwado (EU CEF VARIoT project).

Anyị ga-achọ ikele ndị nrụkọ ọrụ anyị nile, ndị nke jiri obiọma ha wee tinye aka na ojiji data na Dashboodu Shadowserver, gunyere (n’usoro mkpụrụedemede) Ebe Nkekọrịta Ozi APNIC , CISPA, if-is.net, Kryptos Logic, SecurityScorecard, Yokohama National University na ndị nile họọrọ ịnọgide na nzuzo.

Shadowserver na-eji kuki achịkọta nyocha. Nke a na enyere anyị aka ịtụ etu esi eji saịtị ahụ ma melite ahụmihe nke ndị na-eji ya. Maka ozi ndị ọzọ gbasara kuki nakwa etu Shadowserver si eji ha, lelee iwu ihe nzuzo. Anyị. Anyị chọrọ nkwenye gị iji kuki n'ụzọ dị otú a na ngwaọrụ gị.